Matiu 6:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “N’ihi na ọ bụrụ na unu na-agbaghara ndị mehiere unu, Nna unu nke eluigwe ga na-agbagharakwa unu.+ Mak 11:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Mgbe unu guzo na-ekpe ekpere, gbagharanụ onye ọ bụla ihe ọ bụla o mere unu, ka Nna unu nọ n’eluigwe wee gbagharakwa unu mmehie unu.”+
14 “N’ihi na ọ bụrụ na unu na-agbaghara ndị mehiere unu, Nna unu nke eluigwe ga na-agbagharakwa unu.+
25 Mgbe unu guzo na-ekpe ekpere, gbagharanụ onye ọ bụla ihe ọ bụla o mere unu, ka Nna unu nọ n’eluigwe wee gbagharakwa unu mmehie unu.”+