Mak 11:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Mgbe unu guzokwa na-ekpe ekpere, gbagharanụ+ onye ọ bụla ihe ọ bụla o mere unu; ka Nna unu nọ n’eluigwe wee gbagharakwa unu njehie unu.”+
25 Mgbe unu guzokwa na-ekpe ekpere, gbagharanụ+ onye ọ bụla ihe ọ bụla o mere unu; ka Nna unu nọ n’eluigwe wee gbagharakwa unu njehie unu.”+