Abụ Ọma 103:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Dị ka ọwụwa anyanwụ si dị anya site n’ọdịda anyanwụ,+Otú ahụ ka o mere ka njehie anyị dị anya n’ebe anyị nọ.+ Matiu 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 gbaghara anyị ụgwọ anyị ji, dị ka anyị gbaghakwaara ndị ji anyị ụgwọ.+
12 Dị ka ọwụwa anyanwụ si dị anya site n’ọdịda anyanwụ,+Otú ahụ ka o mere ka njehie anyị dị anya n’ebe anyị nọ.+