Ilu 19:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọ bụrụ na mmadụ aghọta ihe, ọ gaghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+A ga-ajakwa ya mma ma o leghara ihe ọjọọ e mere ya anya.+ Ndị Efesọs 4:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ma na-enwerenụ ibe unu obiọma, na-enwekwanụ obi ebere.+ Na-agbagharanụ ibe unu kpamkpam dị ka Chineke sikwa n’aka Kraịst gbaghara unu kpamkpam.+ 1 Pita 4:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Nke ka nke, jirinụ obi unu niile hụ ibe unu n’anya,+ n’ihi na onye hụrụ ndị ọzọ n’anya na-adị njikere mgbe niile ịgbaghara ha ma ha mejọọ ya.+
11 Ọ bụrụ na mmadụ aghọta ihe, ọ gaghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+A ga-ajakwa ya mma ma o leghara ihe ọjọọ e mere ya anya.+
32 Ma na-enwerenụ ibe unu obiọma, na-enwekwanụ obi ebere.+ Na-agbagharanụ ibe unu kpamkpam dị ka Chineke sikwa n’aka Kraịst gbaghara unu kpamkpam.+
8 Nke ka nke, jirinụ obi unu niile hụ ibe unu n’anya,+ n’ihi na onye hụrụ ndị ọzọ n’anya na-adị njikere mgbe niile ịgbaghara ha ma ha mejọọ ya.+