Ilu 10:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ịkpọasị na-akpata esemokwu,Ma ịhụnanya na-ekpuchi mmejọ niile.+ Ilu 17:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Onye na-agbaghara* ihe ọjọọ e mere ya na-egosi na ọ hụrụ ndị ọzọn’anya,+Ma onye na-ekwukarị gbasara ihe ọjọọ e mere ya na-ekewa ndị bụ́ ezigbo enyi.+ 1 Ndị Kọrịnt 13:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ịhụnanya+ na-enwe ndidi,*+ dịrịkwa obiọma.+ Ọ naghị ekwo ekworo.+ Ọ naghị etu ọnụ, ọ naghịkwa ebuli onwe ya elu.+ 1 Ndị Kọrịnt 13:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ọ na-edi ihe niile,+ na-ekwere ihe niile,+ na-enwe olileanya ihe niile,+ na-atachi obi n’ihe niile.+
9 Onye na-agbaghara* ihe ọjọọ e mere ya na-egosi na ọ hụrụ ndị ọzọn’anya,+Ma onye na-ekwukarị gbasara ihe ọjọọ e mere ya na-ekewa ndị bụ́ ezigbo enyi.+
4 Ịhụnanya+ na-enwe ndidi,*+ dịrịkwa obiọma.+ Ọ naghị ekwo ekworo.+ Ọ naghị etu ọnụ, ọ naghịkwa ebuli onwe ya elu.+
7 Ọ na-edi ihe niile,+ na-ekwere ihe niile,+ na-enwe olileanya ihe niile,+ na-atachi obi n’ihe niile.+