Ndị Rom 8:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ma ọ bụrụ na anyị na-ele anya+ ihe anyị na-anaghị ahụ anya,+ anyị na-eji ntachi obi echeresi ya ike.+ Ndị Rom 12:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Na-aṅụrịnụ ọṅụ n’ihi olileanya unu nwere. Na-atachinụ obi mgbe a na-akpagbu unu.+ Nọgidenụ na-ekpe ekpere.+
25 Ma ọ bụrụ na anyị na-ele anya+ ihe anyị na-anaghị ahụ anya,+ anyị na-eji ntachi obi echeresi ya ike.+
12 Na-aṅụrịnụ ọṅụ n’ihi olileanya unu nwere. Na-atachinụ obi mgbe a na-akpagbu unu.+ Nọgidenụ na-ekpe ekpere.+