-
Ndị Rom 5:3-5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 Ọ bụghị naanị ya, kama ka anyị na-aṅụrị ọṅụ* mgbe a na-akpagbu anyị,+ ebe ọ bụ na anyị ma na mkpagbu na-eme ka anyị tachie obi;+ 4 ịtachi obi na-eme ka anyị na Chineke dịrị ná mma;+ anyị na Chineke ịdị ná mma na-eme ka anyị nwee olileanya.+ 5 Olileanya a anaghị emenye anyị ihere;+ n’ihi na Chineke ji mmụọ nsọ o nyere anyị mee ka ịhụnanya ya ju n’obi anyị.+
-