1 Pita 4:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Nke ka nke, jirinụ obi unu niile hụ ibe unu n’anya,+ n’ihi na onye hụrụ ndị ọzọ n’anya na-adị njikere mgbe niile ịgbaghara ha ma ha mejọọ ya.+
8 Nke ka nke, jirinụ obi unu niile hụ ibe unu n’anya,+ n’ihi na onye hụrụ ndị ọzọ n’anya na-adị njikere mgbe niile ịgbaghara ha ma ha mejọọ ya.+