Diuterọnọmi 5:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Cheta na ị ghọrọ ohu n’ala Ijipt,+ Jehova bụ́ Chineke gị wee jiri aka dị ike na ogwe aka ọ gbatịrị agbatị+ kpọpụta gị n’ebe ahụ. Ọ bụ ya mere Jehova bụ́ Chineke gị ji nye gị iwu ka ị na-edebe ụbọchị izu ike.+ Diuterọnọmi 15:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ị ga-echetakwa na ị ghọrọ ohu n’ala Ijipt, Jehova bụ́ Chineke gị wee gbapụta gị.+ Ọ bụ ya mere m ji na-enye gị ihe a n’iwu taa. Diuterọnọmi 16:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Chetakwa na ị ghọrọ ohu n’Ijipt.+ Debe ụkpụrụ ndị a, meekwa ha.+
15 Cheta na ị ghọrọ ohu n’ala Ijipt,+ Jehova bụ́ Chineke gị wee jiri aka dị ike na ogwe aka ọ gbatịrị agbatị+ kpọpụta gị n’ebe ahụ. Ọ bụ ya mere Jehova bụ́ Chineke gị ji nye gị iwu ka ị na-edebe ụbọchị izu ike.+
15 Ị ga-echetakwa na ị ghọrọ ohu n’ala Ijipt, Jehova bụ́ Chineke gị wee gbapụta gị.+ Ọ bụ ya mere m ji na-enye gị ihe a n’iwu taa.