Diuterọnọmi 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Kama ọ bụ n’ihi na Jehova hụrụ unu n’anya,+ nakwa na ọ na-edebe iyi ọ ṅụụrụ nna nna unu hà,+ mere Jehova ji jiri aka dị ike kpọpụta unu,+ ka o wee napụta unu n’ụlọ ndị ohu,+ n’aka Fero eze Ijipt. Diuterọnọmi 15:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ị ga-echetakwa na ị ghọrọ ohu n’ala Ijipt, Jehova bụ́ Chineke gị wee gbapụta gị.+ Ọ bụ ya mere m ji na-enye gị ihe a n’iwu taa.
8 Kama ọ bụ n’ihi na Jehova hụrụ unu n’anya,+ nakwa na ọ na-edebe iyi ọ ṅụụrụ nna nna unu hà,+ mere Jehova ji jiri aka dị ike kpọpụta unu,+ ka o wee napụta unu n’ụlọ ndị ohu,+ n’aka Fero eze Ijipt.
15 Ị ga-echetakwa na ị ghọrọ ohu n’ala Ijipt, Jehova bụ́ Chineke gị wee gbapụta gị.+ Ọ bụ ya mere m ji na-enye gị ihe a n’iwu taa.