1 Ndị Eze 8:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 (n’ihi na ha bụ ndị gị na ihe nketa gị,+ ndị i si n’Ijipt,+ n’oké ọkụ e ji agbaze ígwè, kpọpụta),+ Jeremaya 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 nke m gwara nna nna unu hà n’ụbọchị m kpọpụtara ha n’ala Ijipt,+ n’oké ọkụ e ji agbaze ígwè,+ wee sị, ‘Rubenụ isi n’ihe m kwuru, meekwanụ ihe niile m nyere unu n’iwu;+ unu ga-abụ ndị m, mụ onwe m ga-abụkwa Chineke unu,+
51 (n’ihi na ha bụ ndị gị na ihe nketa gị,+ ndị i si n’Ijipt,+ n’oké ọkụ e ji agbaze ígwè, kpọpụta),+
4 nke m gwara nna nna unu hà n’ụbọchị m kpọpụtara ha n’ala Ijipt,+ n’oké ọkụ e ji agbaze ígwè,+ wee sị, ‘Rubenụ isi n’ihe m kwuru, meekwanụ ihe niile m nyere unu n’iwu;+ unu ga-abụ ndị m, mụ onwe m ga-abụkwa Chineke unu,+