Jeremaya 11:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’ọgbụgba ndụ a, m gwara nna nna unu hà n’ụbọchị m si n’oké ọkụ e ji agbaze ígwè, ya bụ, n’Ijipt, kpọpụta ha+ ma sị ha, ‘Ruberenụ m isi, meekwanụ ihe niile m nyere unu n’iwu. Unu ga-abụ ndị m, mụnwa ga-abụkwa Chineke unu,+
4 N’ọgbụgba ndụ a, m gwara nna nna unu hà n’ụbọchị m si n’oké ọkụ e ji agbaze ígwè, ya bụ, n’Ijipt, kpọpụta ha+ ma sị ha, ‘Ruberenụ m isi, meekwanụ ihe niile m nyere unu n’iwu. Unu ga-abụ ndị m, mụnwa ga-abụkwa Chineke unu,+