5 Ugbu a, ọ bụrụ na unu ga-erube nnọọ isi+ n’ihe m kwuru ma debe ọgbụgba ndụ m n’ezie,+ unu ga-aghọ ihe onwunwe m pụrụ iche n’etiti ndị niile ọzọ,+ n’ihi na elu ụwa dum bụ nke m.+
26 M wee malite ịrịọsi Jehova arịrịọ ike,+ sị, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, biko, ebibila ndị gị, bụ́ ihe onwunwe nke aka gị,+ ndị i ji ịdị ukwuu gị napụta, ndị i ji aka dị ike+ kpọpụta n’Ijipt.+