Ọpụpụ 20:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Abụ m Jehova Chineke gị,+ onye kpọpụtara gị n’ala Ijipt, n’ụlọ ndị ohu.+ 1 Ndị Eze 8:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 (n’ihi na ha bụ ndị gị na ihe nketa gị,+ ndị i si n’Ijipt,+ n’oké ọkụ e ji agbaze ígwè, kpọpụta),+
51 (n’ihi na ha bụ ndị gị na ihe nketa gị,+ ndị i si n’Ijipt,+ n’oké ọkụ e ji agbaze ígwè, kpọpụta),+