Ọpụpụ 7:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’agbanyeghị ya, Fero kpọchiri obi ya, o geghị ha ntị,+ dị nnọọ ka Jehova kwuru. Ọpụpụ 8:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe Fero hụrụ na ahụ́ eruola ha ala, ọ kpọchiri obi ya;+ o geghịkwa ha ntị, dị nnọọ ka Jehova kwuru.+ Ọpụpụ 14:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma mụ onwe m, lee, m ga-ekwe ka obi ndị Ijipt kpọchie,+ ka ha wee chụrụ ha banye ka m wee nwetara onwe m otuto site n’imeri Fero na ìgwè ndị agha ya niile, ụgbọ ịnyịnya agha ya na ndị agha ịnyịnya ya.+ Ndị Rom 9:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ya mere, onye ọ chọrọ ka ọ na-emere ebere,+ ma onye ọ chọrọ ka ọ na-ahapụ ka o kwesie olu ike.+
15 Mgbe Fero hụrụ na ahụ́ eruola ha ala, ọ kpọchiri obi ya;+ o geghịkwa ha ntị, dị nnọọ ka Jehova kwuru.+
17 Ma mụ onwe m, lee, m ga-ekwe ka obi ndị Ijipt kpọchie,+ ka ha wee chụrụ ha banye ka m wee nwetara onwe m otuto site n’imeri Fero na ìgwè ndị agha ya niile, ụgbọ ịnyịnya agha ya na ndị agha ịnyịnya ya.+