Ndị Ikpe 6:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova zigaara ụmụ Izrel otu nwoke, bụ́ onye amụma,+ wee sị ha: “Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, ‘Ọ bụ m kpọpụtara unu n’Ijipt,+ wee kpọpụta unu n’ụlọ ndị ohu.+ Ndị Hibru 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Chineke, onye si n’ọtụtụ ụzọ gwa nna nna anyị hà okwu ọtụtụ mgbe+ n’ogologo oge gara aga site n’ọnụ ndị amụma,+
8 Jehova zigaara ụmụ Izrel otu nwoke, bụ́ onye amụma,+ wee sị ha: “Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, ‘Ọ bụ m kpọpụtara unu n’Ijipt,+ wee kpọpụta unu n’ụlọ ndị ohu.+
1 Chineke, onye si n’ọtụtụ ụzọ gwa nna nna anyị hà okwu ọtụtụ mgbe+ n’ogologo oge gara aga site n’ọnụ ndị amụma,+