3 Mozis wee bịa kọọrọ ụmụ Izrel ihe niile Jehova kwuru na mkpebi ikpe ya niile,+ mmadụ niile wee jiri otu olu zaa, sị: “Anyị dị njikere ime ihe niile Jehova kwuru.”+
25 malite n’ụbọchị nna nna unu hà si n’Ijipt pụta ruo taa;+ m wee na-ezitere unu ndị ohu m niile bụ́ ndị amụma, na-ebili n’isi ụtụtụ kwa ụbọchị na-ezite ha.+
21 onye na-aghaghị ịnọgide n’eluigwe+ ruo oge a ga-eme ka ihe niile dị otú ha dị na mbụ,+ bụ́ nke Chineke kwuru banyere ya site n’ọnụ ndị amụma ya dị nsọ+ nke oge gboo.