4“Ugbu a, Izrel, gee ntị n’ụkpụrụ na mkpebi ikpe ndị m na-akụziri unu ka unu debe, ka unu wee dị ndụ,+ ka unu wee banyekwa ma weghara ala ahụ Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà na-enye unu.
6 Ma, ugbu a, Jizọs enwetawo ozi ka nnọọ mma nke a na-ejere ọha mmadụ, nke mere na ọ bụkwa onye ogbugbo+ nke ọgbụgba ndụ kakwa mma+ otú ahụ, bụ́ nke e guzobere n’ụzọ iwu kwadoro ná nkwa ndị ka mma.+