Diuterọnọmi 5:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Gị onwe gị, garuo nso nụ ihe niile Jehova bụ́ Chineke anyị ga-ekwu; ọ bụkwa gị ga-agwa anyị ihe niile Jehova bụ́ Chineke anyị ga-agwa gị,+ anyị ga-anụkwa ha ma mee ha.’ Joshụa 24:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Jọshụa wee sị ha: “Unu bụ ndị akaebe megide onwe unu+ na unu ejiriwo aka unu họrọ Jehova, ife ya ofufe.”+ Ha wee sị: “Anyị bụ ndị akaebe.”
27 Gị onwe gị, garuo nso nụ ihe niile Jehova bụ́ Chineke anyị ga-ekwu; ọ bụkwa gị ga-agwa anyị ihe niile Jehova bụ́ Chineke anyị ga-agwa gị,+ anyị ga-anụkwa ha ma mee ha.’
22 Jọshụa wee sị ha: “Unu bụ ndị akaebe megide onwe unu+ na unu ejiriwo aka unu họrọ Jehova, ife ya ofufe.”+ Ha wee sị: “Anyị bụ ndị akaebe.”