Joshụa 24:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Joshụa wee sị ha: “Unu bụ ndị akaebe na ọ bụ unu ji aka unu họrọ ife Jehova.”+ Ha asị: “Anyị bụ ndị akaebe.”
22 Joshụa wee sị ha: “Unu bụ ndị akaebe na ọ bụ unu ji aka unu họrọ ife Jehova.”+ Ha asị: “Anyị bụ ndị akaebe.”