17 Taa, Jehova agwala unu na ya ga-abụ Chineke unu nakwa na unu ga-eme ihe o nyere unu n’iwu, soro ntụziaka ya,+ debe iwu ya+ ma na-eme ihe ndị o kpebiri,+ nakwa na unu ga-ege ntị n’olu ya.
15 Ugbu a, ọ bụrụ na ife Jehova adịghị unu mma, họrọnụ taa onye unu ga-efe,+ ma ọ̀ bụ chi niile nna nna unu hà fere n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Yufretis,+ ma ọ̀ bụ chi niile nke ndị Amọraịt, ndị unu bi n’ala ha.+ Ma, mụ na ezinụlọ m ga-efe Jehova.”