Ọpụpụ 20:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ha wee malite ịsị Mozis: “Gị onwe gị gwawa anyị okwu ka anyị gewe ntị; ma, ka Chineke ghara ịgwa anyị okwu ka anyị ghara ịnwụ.”+ Ndị Hibru 12:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 na ụda opi+ na olu okwu;+ nke bụ́ olu ndị Izrel nụrụ wee rịọ ka a ghara ịgwa ha okwu ọ bụla ọzọ.+
19 Ha wee malite ịsị Mozis: “Gị onwe gị gwawa anyị okwu ka anyị gewe ntị; ma, ka Chineke ghara ịgwa anyị okwu ka anyị ghara ịnwụ.”+