Ezikiel 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ gwakwara ha, sị: “Merụọnụ ụlọ a, meekwanụ ka ogige ya jupụta ná ndị e gburu egbu.+ Gaanụ!” Ha wee gaa gbuo ndị nọ n’obodo ahụ.
7 Ọ gwakwara ha, sị: “Merụọnụ ụlọ a, meekwanụ ka ogige ya jupụta ná ndị e gburu egbu.+ Gaanụ!” Ha wee gaa gbuo ndị nọ n’obodo ahụ.