-
2 Ihe E Mere 5:13Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
13 o wee ruo na ozugbo ndị ahụ bụ́ ndị na-afụ opi na ndị ahụ na-abụ abụ ji otu olu+ na-agụ egwú iji too Jehova ma kelee ya, ozugbo ha jikwa opi na ájà na ngwá egwú+ na-abụ abụ wee na-eto+ Jehova, sị, “n’ihi na ọ dị mma,+ n’ihi na obiọma*+ ya na-adịru mgbe ebighị ebi,” ígwé ojii+ jupụtara n’ụlọ ahụ, ya bụ, n’ụlọ Jehova,+
-