Ọpụpụ 40:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ígwé ojii+ wee malite ikpuchi ụlọikwuu nzute, ebube Jehova wee jupụta n’ụlọikwuu ahụ. 1 Ndị Eze 8:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee ruo na mgbe ndị nchụàjà si n’ebe nsọ ahụ pụta, ígwé ojii+ jupụtara n’ụlọ Jehova. 2 Ihe E Mere 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ndị nchụàjà enweghịkwa ike iguzo jee ozi n’ihi ígwé ojii ahụ;+ n’ihi na ebube+ Jehova jupụtara n’ụlọ ezi Chineke. Aịzaya 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha na-etiku ibe ha, sị: “Nsọ, nsọ, nsọ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha dị.+ Ihe niile juru n’ụwa na-egosi ebube ya.” Ezikiel 44:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee si n’ọnụ ụzọ ámá dị n’ebe ugwu kpọta m n’ihu Ụlọ ahụ, ka m wee hụ, ma, lee! ebube Jehova jupụtara n’ụlọ Jehova.+ M wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala.+
14 ndị nchụàjà enweghịkwa ike iguzo jee ozi n’ihi ígwé ojii ahụ;+ n’ihi na ebube+ Jehova jupụtara n’ụlọ ezi Chineke.
3 Ha na-etiku ibe ha, sị: “Nsọ, nsọ, nsọ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha dị.+ Ihe niile juru n’ụwa na-egosi ebube ya.”
4 O wee si n’ọnụ ụzọ ámá dị n’ebe ugwu kpọta m n’ihu Ụlọ ahụ, ka m wee hụ, ma, lee! ebube Jehova jupụtara n’ụlọ Jehova.+ M wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala.+