Aịzaya 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha na-etiku ibe ha, sị: “Nsọ, nsọ, nsọ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha dị.+ Ihe niile juru n’ụwa na-egosi ebube ya.” Ezikiel 3:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 M wee bilie gaa na ndagwurugwu, ma, lee! ebube Jehova guzo n’ebe ahụ,+ dị ka ebube ahụ m hụrụ n’akụkụ osimiri Kiba,+ m wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala.+ Ezikiel 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ebube Jehova+ wee si n’ebe ndị cherọb ahụ nọ gbagoo gaa n’ọnụ ụzọ ụlọ ahụ, ígwé ojii wee jiri nwayọọ nwayọọ jupụta n’ụlọ ahụ,+ ìhè nke ebube Jehova jupụtakwara n’ogige ahụ.
3 Ha na-etiku ibe ha, sị: “Nsọ, nsọ, nsọ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha dị.+ Ihe niile juru n’ụwa na-egosi ebube ya.”
23 M wee bilie gaa na ndagwurugwu, ma, lee! ebube Jehova guzo n’ebe ahụ,+ dị ka ebube ahụ m hụrụ n’akụkụ osimiri Kiba,+ m wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala.+
4 Ebube Jehova+ wee si n’ebe ndị cherọb ahụ nọ gbagoo gaa n’ọnụ ụzọ ụlọ ahụ, ígwé ojii wee jiri nwayọọ nwayọọ jupụta n’ụlọ ahụ,+ ìhè nke ebube Jehova jupụtakwara n’ogige ahụ.