Ezikiel 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mmụọ wee buru m,+ m wee malite ịnụ olu nke na-eme oké ụzụ n’azụ m,+ sị: “Ka ebube Jehova nke si n’ebe obibi ya bụrụ ihe a gọziri agọzi.”+ Ezikiel 8:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee matịa ihe yiri aka+ jide m na ntutu isi m. Mmụọ+ wee bulie m bugoo m n’agbata elu ala na eluigwe wee bute m Jeruselem n’ọhụụ Chineke,+ n’ọnụ ụzọ ámá dị n’ime+ nke chere ihu n’ebe ugwu, n’ebe ihe oyiyi ekworo nke na-akpali ikwo ekworo dị.+ Ezikiel 11:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ọhụụ ahụ mmụọ Chineke mere ka m hụ, mmụọ+ buuru m+ buga Kaldia, bụ́ ebe ndị ahụ a dọọrọ n’agha nọ;+ ọhụụ ahụ m hụrụ wee si n’ebe m nọ gbagoo.
12 Mmụọ wee buru m,+ m wee malite ịnụ olu nke na-eme oké ụzụ n’azụ m,+ sị: “Ka ebube Jehova nke si n’ebe obibi ya bụrụ ihe a gọziri agọzi.”+
3 O wee matịa ihe yiri aka+ jide m na ntutu isi m. Mmụọ+ wee bulie m bugoo m n’agbata elu ala na eluigwe wee bute m Jeruselem n’ọhụụ Chineke,+ n’ọnụ ụzọ ámá dị n’ime+ nke chere ihu n’ebe ugwu, n’ebe ihe oyiyi ekworo nke na-akpali ikwo ekworo dị.+
24 N’ọhụụ ahụ mmụọ Chineke mere ka m hụ, mmụọ+ buuru m+ buga Kaldia, bụ́ ebe ndị ahụ a dọọrọ n’agha nọ;+ ọhụụ ahụ m hụrụ wee si n’ebe m nọ gbagoo.