Ọpụpụ 40:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Mozis enweghịkwa ike ịbanye n’ụlọikwuu nzute, n’ihi na ígwé ojii+ ahụ kwụ n’elu ya, ebube Jehova jupụtakwara n’ụlọikwuu ahụ.+ 2 Ihe E Mere 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ndị nchụàjà enweghịkwa ike iguzo jee ozi n’ihi ígwé ojii ahụ;+ n’ihi na ebube+ Jehova jupụtara n’ụlọ ezi Chineke. Ezikiel 44:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee si n’ọnụ ụzọ ámá dị n’ebe ugwu kpọta m n’ihu Ụlọ ahụ, ka m wee hụ, ma, lee! ebube Jehova jupụtara n’ụlọ Jehova.+ M wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala.+
35 Mozis enweghịkwa ike ịbanye n’ụlọikwuu nzute, n’ihi na ígwé ojii+ ahụ kwụ n’elu ya, ebube Jehova jupụtakwara n’ụlọikwuu ahụ.+
14 ndị nchụàjà enweghịkwa ike iguzo jee ozi n’ihi ígwé ojii ahụ;+ n’ihi na ebube+ Jehova jupụtara n’ụlọ ezi Chineke.
4 O wee si n’ọnụ ụzọ ámá dị n’ebe ugwu kpọta m n’ihu Ụlọ ahụ, ka m wee hụ, ma, lee! ebube Jehova jupụtara n’ụlọ Jehova.+ M wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala.+