Ọpụpụ 14:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee ruo n’oge nche ụtụtụ na Jehova si n’ogidi ọkụ na nke ígwé ojii+ ahụ lepụ anya lee ndị agha Ijipt, o wee tinye ndị agha Ijipt n’ọgba aghara.+ Abụ Ọma 30:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ọ bụ ruo nwa oge ka ọ na-eweso mmadụ iwe,+Ọ na-emere mmadụ amara n’oge ndụ ya niile.+Ịkwa ákwá pụrụ ịdị n’anyasị,+ ma o ruo n’ụtụtụ, e nwee mkpu ọṅụ.+ Abụ Ọma 143:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mee ka m nụrụ obiọma* gị n’ụtụtụ,+N’ihi na ọ bụ gị ka m tụkwasịrị obi.+Mee ka m mara ụzọ m kwesịrị ije ije na ya,+N’ihi na ọ bụ gị ka m nyere mkpụrụ obi m.+
24 O wee ruo n’oge nche ụtụtụ na Jehova si n’ogidi ọkụ na nke ígwé ojii+ ahụ lepụ anya lee ndị agha Ijipt, o wee tinye ndị agha Ijipt n’ọgba aghara.+
5 N’ihi na ọ bụ ruo nwa oge ka ọ na-eweso mmadụ iwe,+Ọ na-emere mmadụ amara n’oge ndụ ya niile.+Ịkwa ákwá pụrụ ịdị n’anyasị,+ ma o ruo n’ụtụtụ, e nwee mkpu ọṅụ.+
8 Mee ka m nụrụ obiọma* gị n’ụtụtụ,+N’ihi na ọ bụ gị ka m tụkwasịrị obi.+Mee ka m mara ụzọ m kwesịrị ije ije na ya,+N’ihi na ọ bụ gị ka m nyere mkpụrụ obi m.+