Abụ Ọma 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova, biko, duo m n’ezi omume+ gị n’ihi na ndị iro gbara m gburugburu;+Mee ka ụzọ gị dị larịị n’ihu m.+ Ilu 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ụzọ gị niile, mara ya,+ ya onwe ya ga-emekwa ka ụzọ gị kwụrụ ọtọ.+
8 Jehova, biko, duo m n’ezi omume+ gị n’ihi na ndị iro gbara m gburugburu;+Mee ka ụzọ gị dị larịị n’ihu m.+