1 Samuel 18:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Devid wee jiri akọ na-eme ihe+ mgbe niile n’ụzọ ya niile, Jehova nọnyekwaara ya.+ Abụ Ọma 27:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova, biko, zi m ụzọ gị,+Duokwa m n’ụzọ ezi omume n’ihi ndị iro m. Abụ Ọma 59:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Chineke nke na-egosi m obiọma* ga-ezute m;+Chineke ga-eme ka m na-ele ndị iro m anya, na-achị ha ọchị.+
10 Chineke nke na-egosi m obiọma* ga-ezute m;+Chineke ga-eme ka m na-ele ndị iro m anya, na-achị ha ọchị.+