1 Samuel 18:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Devid wee malite ije agha. Ebe ọ bụla Sọl zigara ya, ọ na-eji akọ eme ihe,+ nke mere na Sọl mere ya onyeisi ndị ikom na-aga agha;+ ọ dịkwa mma n’anya ndị Izrel niile nakwa n’anya ndị na-ejere Sọl ozi.
5 Devid wee malite ije agha. Ebe ọ bụla Sọl zigara ya, ọ na-eji akọ eme ihe,+ nke mere na Sọl mere ya onyeisi ndị ikom na-aga agha;+ ọ dịkwa mma n’anya ndị Izrel niile nakwa n’anya ndị na-ejere Sọl ozi.