7 “Naanị nwee obi ike, dịkwa ike nke ukwuu ka i wee lezie anya mezuo iwu ahụ dum nke Mozis ohu m nyere gị.+ Ahapụla ya gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe,+ ka i wee jiri amamihe mee ihe n’ebe ọ bụla ị na-aga.+
30 Ndị isi+ ndị Filistia na-aga agha, ọ na-erukwa na mgbe ọ bụla ha gara agha, Devid na-eji akọ eme ihe+ karịa ndị ọzọ niile na-ejere Sọl ozi; aha ya wee na-ede ude.+