Jenesis 39:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma Jehova nọnyeere Josef, o wee ghọọ onye ihe na-agara nke ọma,+ ghọọkwa onye na-elekọta ụlọ nna ya ukwu, bụ́ onye Ijipt. Joshụa 6:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Jehova wee nọnyere Jọshụa,+ o wee na-ede ude n’ụwa dum.+ 1 Samuel 10:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ ga-erukwa na mgbe ihe ịrịba ama+ ndị a mezuuru gị, mee ihe i nwere ike ime,+ n’ihi na ezi Chineke nọnyeere gị.+ 1 Samuel 16:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Otu n’ime ndị na-ejere ya ozi wee zaa, sị: “Lee! Ahụwo m otú nwa Jesi onye Betlehem si bụrụ ọkà n’ịkpọ ụbọ,+ ọ bụ nwoke dị ike nke bụ́ dimkpa,+ bụrụkwa dike n’agha,+ ọ bụ ọkà okwu maara ihe+ na nwoke mara mma,+ Jehova nọnyekwaara ya.”+
2 Ma Jehova nọnyeere Josef, o wee ghọọ onye ihe na-agara nke ọma,+ ghọọkwa onye na-elekọta ụlọ nna ya ukwu, bụ́ onye Ijipt.
7 Ọ ga-erukwa na mgbe ihe ịrịba ama+ ndị a mezuuru gị, mee ihe i nwere ike ime,+ n’ihi na ezi Chineke nọnyeere gị.+
18 Otu n’ime ndị na-ejere ya ozi wee zaa, sị: “Lee! Ahụwo m otú nwa Jesi onye Betlehem si bụrụ ọkà n’ịkpọ ụbọ,+ ọ bụ nwoke dị ike nke bụ́ dimkpa,+ bụrụkwa dike n’agha,+ ọ bụ ọkà okwu maara ihe+ na nwoke mara mma,+ Jehova nọnyekwaara ya.”+