Abụ Ọma 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ ga-adịkwa ka osisi a kụrụ n’akụkụ iyi,+Nke na-amị mkpụrụ ya n’oge ya,+Akwụkwọ ya adịghịkwa akpọnwụ akpọnwụ,+Ihe ọ bụla ọ na-eme ga-aga nke ọma.+ Ndị Rom 8:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Gịnịzi ka anyị ga-ekwu banyere ihe ndị a? Ọ bụrụ na Chineke nọnyeere anyị, ònye ga-emegide anyị?+ Ndị Hibru 13:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ka anyị nwee obi ike+ wee sị: “Jehova bụ onye na-enyere m aka; agaghị m atụ egwu. Gịnị ka mmadụ pụrụ ime m?”+
3 Ọ ga-adịkwa ka osisi a kụrụ n’akụkụ iyi,+Nke na-amị mkpụrụ ya n’oge ya,+Akwụkwọ ya adịghịkwa akpọnwụ akpọnwụ,+Ihe ọ bụla ọ na-eme ga-aga nke ọma.+
6 Ka anyị nwee obi ike+ wee sị: “Jehova bụ onye na-enyere m aka; agaghị m atụ egwu. Gịnị ka mmadụ pụrụ ime m?”+