Matiu 21:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Ọ bụ ya mere m ji asị unu, A ga-anapụ unu alaeze Chineke, werekwa ya nye mba nke na-amị mkpụrụ ya.+ Ndị Filipaị 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ bụghị na m na-achọsi onyinye ahụ ike,+ kama ihe m na-achọsi ike bụ mkpụrụ+ nke na-eme ka e denyekwuoro unu uru n’ihe ndekọ unu. Mkpughe 22:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 na-asọda n’etiti mbara okporo ámá ya. E nwere osisi+ nke ndụ n’otu akụkụ nke osimiri ahụ nakwa n’akụkụ ya nke ọzọ. Ha na-amị mkpụrụ ugboro iri na abụọ n’afọ, ha na-amị mkpụrụ ha kwa ọnwa.+ Akwụkwọ nke osisi ndị ahụ bụ maka ịgwọ mba niile.+
43 Ọ bụ ya mere m ji asị unu, A ga-anapụ unu alaeze Chineke, werekwa ya nye mba nke na-amị mkpụrụ ya.+
17 Ọ bụghị na m na-achọsi onyinye ahụ ike,+ kama ihe m na-achọsi ike bụ mkpụrụ+ nke na-eme ka e denyekwuoro unu uru n’ihe ndekọ unu.
2 na-asọda n’etiti mbara okporo ámá ya. E nwere osisi+ nke ndụ n’otu akụkụ nke osimiri ahụ nakwa n’akụkụ ya nke ọzọ. Ha na-amị mkpụrụ ugboro iri na abụọ n’afọ, ha na-amị mkpụrụ ha kwa ọnwa.+ Akwụkwọ nke osisi ndị ahụ bụ maka ịgwọ mba niile.+