9 O wee ruo na ngwa ngwa ndị eze+ niile bụ́ ndị bi n’ofe Jọdan nke dị n’ógbè bụ́ ugwu ugwu nakwa na Shefila nakwa n’akụkụ dum nke Osimiri Ukwu+ nakwa n’ihu Lebanọn,+ ndị Het+ na ndị Amọraịt, ndị Kenan,+ ndị Perizaịt,+ ndị Haịvaịt na ndị Jibọs,+ nụrụ ya,