8 Dị ka o si kwuo, “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na ha ekwetaghị ihe i kwuru, gharakwa ikweta n’ihi ihe ịrịba ama nke mbụ ahụ, ha ga-ekweta n’ihi ihe ịrịba ama nke abụọ.+
29 “‘Nke a ga-abụrụ unu ihe ịrịba ama,’+ ka Jehova kwuru, ‘na m ga-elebara unu anya n’ebe a, ka unu wee mara na okwu m kwuru aghaghị imezu, ya bụ, na ọdachi ga-adakwasị unu:+