Aịzaya 40:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ahịhịa ndụ akpọnwụwo, okooko ya achanwụwo;+ ma okwu Chineke anyị ga-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.”+