1 Samuel 10:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ ga-erukwa na mgbe ihe ịrịba ama+ ndị a mezuuru gị, mee ihe i nwere ike ime,+ n’ihi na ezi Chineke nọnyeere gị.+ Aịzaya 38:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Nke a ga-abụrụ gị ihe ịrịba ama si n’aka Jehova na Jehova ga-eme ihe a o kwuru:+
7 Ọ ga-erukwa na mgbe ihe ịrịba ama+ ndị a mezuuru gị, mee ihe i nwere ike ime,+ n’ihi na ezi Chineke nọnyeere gị.+