2 Ndị Eze 20:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’oge ahụ, Hezekaya sịrị Aịzaya: “Gịnị bụ ihe ịrịba ama+ ga-egosi na Jehova ga-agwọ m, na m ga-agbagokwa n’ụlọ Jehova n’ụbọchị nke atọ?”
8 N’oge ahụ, Hezekaya sịrị Aịzaya: “Gịnị bụ ihe ịrịba ama+ ga-egosi na Jehova ga-agwọ m, na m ga-agbagokwa n’ụlọ Jehova n’ụbọchị nke atọ?”