Ndị Ikpe 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O wee sị ya: “Ugbu a, ọ bụrụ na ihe m dị gị mma,+ meekwara m ihe ịrịba ama iji gosi na ọ bụ gị na-agwa m okwu.+ Aịzaya 7:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Rịọ Jehova bụ́ Chineke gị ka o nye gị ihe ịrịba ama,+ ka o mee ka o mie emi ka Shiol, ma ọ bụ ka ọ dị elu ka ógbè ndị dị n’ugwu.” Aịzaya 38:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Hezekaya wee sị: “Gịnị bụ ihe ịrịba ama ga-egosi na m ga-agbago n’ụlọ Jehova?”+
17 O wee sị ya: “Ugbu a, ọ bụrụ na ihe m dị gị mma,+ meekwara m ihe ịrịba ama iji gosi na ọ bụ gị na-agwa m okwu.+
11 “Rịọ Jehova bụ́ Chineke gị ka o nye gị ihe ịrịba ama,+ ka o mee ka o mie emi ka Shiol, ma ọ bụ ka ọ dị elu ka ógbè ndị dị n’ugwu.”