Ndị Ikpe 6:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Gidiọn wee gwa ezi Chineke, sị: “Ọ bụrụ na ị ga-esi n’aka m zọpụta Izrel, dị ka i kwere ná nkwa,+ Aịzaya 37:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 “‘Nke a ga-abụrụ gị ihe ịrịba ama: N’afọ a, a ga-eri ihe mkpụrụ ndị dapụrụ adapụ mịrị,+ n’afọ nke abụọ, a ga-erikwa mkpụrụ ndị puuru onwe ha; ma n’afọ nke atọ, ghaanụ mkpụrụ, ghọrọkwanụ mkpụrụ ya, kọọkwanụ ubi vaịn ma rie mkpụrụ ha.+ Aịzaya 38:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Nke a ga-abụrụ gị ihe ịrịba ama si n’aka Jehova na Jehova ga-eme ihe a o kwuru:+ Matiu 12:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Mgbe ahụ, ụfọdụ n’ime ndị odeakwụkwọ na ndị Farisii zara ya, sị: “Onye Ozizi, anyị chọrọ ka i gosi anyị ihe ịrịba ama.”+
30 “‘Nke a ga-abụrụ gị ihe ịrịba ama: N’afọ a, a ga-eri ihe mkpụrụ ndị dapụrụ adapụ mịrị,+ n’afọ nke abụọ, a ga-erikwa mkpụrụ ndị puuru onwe ha; ma n’afọ nke atọ, ghaanụ mkpụrụ, ghọrọkwanụ mkpụrụ ya, kọọkwanụ ubi vaịn ma rie mkpụrụ ha.+
38 Mgbe ahụ, ụfọdụ n’ime ndị odeakwụkwọ na ndị Farisii zara ya, sị: “Onye Ozizi, anyị chọrọ ka i gosi anyị ihe ịrịba ama.”+