2 Ndị Eze 19:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “‘Nke a ga-abụrụ gị ihe ịrịba ama:+ N’afọ a, a ga-eri ihe mkpụrụ ndị dapụrụ adapụ mịrị,+ n’afọ nke abụọ, a ga-erikwa mkpụrụ ndị puuru onwe ha; ma n’afọ nke atọ, ghaanụ mkpụrụ,+ ghọrọkwanụ mkpụrụ ya, kọọkwanụ ubi vaịn ma rie mkpụrụ ha.+
29 “‘Nke a ga-abụrụ gị ihe ịrịba ama:+ N’afọ a, a ga-eri ihe mkpụrụ ndị dapụrụ adapụ mịrị,+ n’afọ nke abụọ, a ga-erikwa mkpụrụ ndị puuru onwe ha; ma n’afọ nke atọ, ghaanụ mkpụrụ,+ ghọrọkwanụ mkpụrụ ya, kọọkwanụ ubi vaịn ma rie mkpụrụ ha.+