2 Ndị Eze 20:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’oge ahụ, Hezekaya sịrị Aịzaya: “Gịnị bụ ihe ịrịba ama+ ga-egosi na Jehova ga-agwọ m, na m ga-agbagokwa n’ụlọ Jehova n’ụbọchị nke atọ?” Abụ Ọma 65:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị bi na nsọtụ ụwa ga-atụ ihe ịrịba ama gị niile egwu;+Ị na-eme ka chi ọbụbọ na chi ojiji tie mkpu ọṅụ.+ Aịzaya 7:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Rịọ Jehova bụ́ Chineke gị ka o nye gị ihe ịrịba ama,+ ka o mee ka o mie emi ka Shiol, ma ọ bụ ka ọ dị elu ka ógbè ndị dị n’ugwu.”
8 N’oge ahụ, Hezekaya sịrị Aịzaya: “Gịnị bụ ihe ịrịba ama+ ga-egosi na Jehova ga-agwọ m, na m ga-agbagokwa n’ụlọ Jehova n’ụbọchị nke atọ?”
8 Ndị bi na nsọtụ ụwa ga-atụ ihe ịrịba ama gị niile egwu;+Ị na-eme ka chi ọbụbọ na chi ojiji tie mkpu ọṅụ.+
11 “Rịọ Jehova bụ́ Chineke gị ka o nye gị ihe ịrịba ama,+ ka o mee ka o mie emi ka Shiol, ma ọ bụ ka ọ dị elu ka ógbè ndị dị n’ugwu.”