Matiu 16:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ndị Farisii+ na ndị Sadusii wee bịakwute ya, iji nwaa ya ọnwụnwa, ha rịọkwara ya ka o gosi ha ihe ịrịba ama si n’eluigwe.+ Mak 8:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ebe a, ndị Farisii pụtara wee malite ịrụ ya ụka, na-achọ ka o gosi ha ihe ịrịba ama si n’eluigwe, iji lee ya ule.+ Jọn 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ya mere, ndị Juu zara ya, sị: “Olee ihe ịrịba ama+ ị ga-egosi anyị, ebe ọ bụ na ị na-eme ihe ndị a?” 1 Ndị Kọrịnt 1:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na ndị Juu na-asị ka e nye ha ihe ịrịba ama,+ ndị Grik na-achọkwa amamihe;+
16 Ndị Farisii+ na ndị Sadusii wee bịakwute ya, iji nwaa ya ọnwụnwa, ha rịọkwara ya ka o gosi ha ihe ịrịba ama si n’eluigwe.+
11 N’ebe a, ndị Farisii pụtara wee malite ịrụ ya ụka, na-achọ ka o gosi ha ihe ịrịba ama si n’eluigwe, iji lee ya ule.+
18 Ya mere, ndị Juu zara ya, sị: “Olee ihe ịrịba ama+ ị ga-egosi anyị, ebe ọ bụ na ị na-eme ihe ndị a?”