Matiu 12:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Mgbe ahụ, ụfọdụ n’ime ndị odeakwụkwọ na ndị Farisii zara ya, sị: “Onye Ozizi, anyị chọrọ ka i gosi anyị ihe ịrịba ama.”+ Luk 11:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Mgbe ìgwè mmadụ ahụ nọ na-ezukọta, ọ malitere ịsị: “Ọgbọ a bụ ọgbọ ọjọọ; ọ na-achọ ihe ịrịba ama.+ Ma ọ dịghị ihe ịrịba ama a ga-enye ya ma ọ́ bụghị ihe ịrịba ama Jona.+
38 Mgbe ahụ, ụfọdụ n’ime ndị odeakwụkwọ na ndị Farisii zara ya, sị: “Onye Ozizi, anyị chọrọ ka i gosi anyị ihe ịrịba ama.”+
29 Mgbe ìgwè mmadụ ahụ nọ na-ezukọta, ọ malitere ịsị: “Ọgbọ a bụ ọgbọ ọjọọ; ọ na-achọ ihe ịrịba ama.+ Ma ọ dịghị ihe ịrịba ama a ga-enye ya ma ọ́ bụghị ihe ịrịba ama Jona.+