-
Jeremaya 44:29Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
29 “Jehova kwuru, sị, ‘M ga-eme ihe ga-egosi unu na m ga-ata unu ahụhụ ebe a. Unu ga-amarakwa na ọdachi m kwuru na ọ ga-adakwasị unu ga-adakwasịrịrị unu.
-