Jeremaya 44:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “‘Nke a ga-abụrụ unu ihe ịrịba ama,’+ ka Jehova kwuru, ‘na m ga-elebara unu anya n’ebe a, ka unu wee mara na okwu m kwuru aghaghị imezu, ya bụ, na ọdachi ga-adakwasị unu:+
29 “‘Nke a ga-abụrụ unu ihe ịrịba ama,’+ ka Jehova kwuru, ‘na m ga-elebara unu anya n’ebe a, ka unu wee mara na okwu m kwuru aghaghị imezu, ya bụ, na ọdachi ga-adakwasị unu:+