1 Samuel 17:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Devid wee sị Sọl: “Ka obi ghara ịwụba onye ọ bụla n’afọ.+ Ohu gị ga-aga lụso onye Filistia nke a ọgụ.”+ 1 Samuel 17:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Taa, Jehova ga-enyefe gị n’aka m,+ m ga-egbukwa gị ma bepụ gị isi; taa, m ga-ewerekwa ozu ndị agha Filistia nye anụ ufe nke eluigwe na anụ ọhịa nke ụwa;+ ndị bi n’ụwa dum ga-amarakwa na Izrel nwere Chi.+
32 Devid wee sị Sọl: “Ka obi ghara ịwụba onye ọ bụla n’afọ.+ Ohu gị ga-aga lụso onye Filistia nke a ọgụ.”+
46 Taa, Jehova ga-enyefe gị n’aka m,+ m ga-egbukwa gị ma bepụ gị isi; taa, m ga-ewerekwa ozu ndị agha Filistia nye anụ ufe nke eluigwe na anụ ọhịa nke ụwa;+ ndị bi n’ụwa dum ga-amarakwa na Izrel nwere Chi.+